Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 17:20 Bible Nso (IGBOB)

Ishmael kwa, anurum olu-gi bayere ya: le, agọziwom ya, M'gēme ka ọ mua ọmùmù, M'gēme kwa ka ọ ba uba nke-uku nke-uku; ndi-isi iri na abua ka ọ gāmu, M'gēme kwa ya ka ọ ghọ mba uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 17

Echiche Jenesis 17:20 na onodu