Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 17:17 Bible Nso (IGBOB)

Abraham we da kpue iru-ya n'ala, chì kwa ọchì, si n'obi-ya, Ọ̀ bu onye b͕ara ọgu arọ ise ka agā-muru nwa? Sera kwa, nke b͕ara ọgu arọ anọ na iri, ọ̀ gāmu nwa?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 17

Echiche Jenesis 17:17 na onodu