Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 14:16 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we chilata àkù nile, ọzọ kwa, Lot, bú nwa-nne-ya, na àkù-ya ka ọ chilatara, ndinyom kwa, na ndi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 14

Echiche Jenesis 14:16 na onodu