N'ihi na ha adighi-araru ura, ọ buru na ha adighi-eme ihe ọjọ;Anapuwo kwa ura-ha n'ike, ọ buru na ha adighi-eme ka madu su ngọngọ.