Dika oyi snow n'ubọchi owuwe-ihe-ubi,Otú a ka ukọ̀ nke kwesiri ntukwasi-obi diri ndi nēziga ya;Ọ bu kwa nkpuru-obi ndi-nwe-ya ka ọ nēwelata.