N'ihi na dika o si echè èchìchè na nkpuru-obi-ya, otú a ka ọ di:Rie ihe, ṅu kwa ihe-ọṅuṅu, ka ọ nāsi gi; Ma obi-ya adighi n'ebe i nọ.