Nwanyi nke nējide onwe-ya nke-ọma bu okpu-eze di-ya:Ma ọ di ka ire-ure n'ọkpukpu di-ya, bú nwayi nēweta ihere.