Uzọ nke onye b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ya ziri ezi n'anya ya onwe-ya:Ma onye nēge nti ndum-ọdu ka onye mara ihe bu.