Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Hosea 2:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka ka M'gānaghachi ọkam na mb͕e-ya, na manya-vine ọhum na mb͕e-ya akara àkà, M'gānaputa kwa aji-anum na flax nkem nke enyere ikpuchi ọtọ-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2

Echiche Hosea 2:9 na onodu