Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Hagai 1:11 Bible Nso (IGBOB)

M'we kpọ oge ọkpukpọ-nku ka ọ dakwasi ala nka na ugwu-ya nile na ọka-ya na manya-vine ọhu ya na manu ọhu ya na ihe nile nke ala nēpuputa na madu na anumanu na ihe nile unu dọb͕uru onwe-unu n'ọlu inweta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hagai 1

Echiche Hagai 1:11 na onodu