Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 9:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi-orù ka ayi bu; ma Chineke-ayi arapughi ayi n'ọbubu-orù-ayi, kama O setiwo ebere rue ayi aru n'iru ndi-eze Peasia, idebere ayi ndu, iwuli ulo Chineke-ayi elu, na ime ka nkpọnkpọ-ebe-ya nile guzo, na inye ayi mb͕idi nime Juda na nime Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 9

Echiche Ezra 9:9 na onodu