Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 8:17 Bible Nso (IGBOB)

M'we nye ha iwu inye Ido, bú onye-isi na Kasifia, bú ebe ahu; m'we tiye n'ọnu-ha okwu igwa Ido, bú nwa-nne-ya, na Netinim, nime Kasifia, bú ebe ahu, ka ha me ka ndi nējere ulo Chineke-ayi ozi biakute ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 8

Echiche Ezra 8:17 na onodu