Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 7:21 Bible Nso (IGBOB)

Anēsite kwa n'akam, bú mu onwem, Ataksakses, bú eze, nye ndi-odozi-àkù nile ndi nọ n'ofè osimiri iwu, na ihe ọ bula Ezra, bú onye-nchu-àjà, bú ode-akwukwọ nke iwu Chineke nke elu-igwe, gāriọ unu, ka eme ya ngwa ngwa,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 7

Echiche Ezra 7:21 na onodu