Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 7:17 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka i gēme ngwa were ego a zuru oke-ehi na ebulu na umu-aturu, na onyinye-inata-iru-ọma-ha na àjà-ihe-ọṅuṅu-ha, i gēweta ha nso ebe-ichu-àjà nke ulo Chineke-unu nke di na Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 7

Echiche Ezra 7:17 na onodu