Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 7:12 Bible Nso (IGBOB)

Ataksakses, bú eze nāchi ndi-eze, nēdegara Ezra akwukwọ, bú onye-nchu-àjà, bú ode-akwukwọ nke iwu Chineke nke elu-igwe, onye zuru okè, na ihe ọzọ di otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 7

Echiche Ezra 7:12 na onodu