Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 6:9 Bible Nso (IGBOB)

Ihe di kwa ha nkpà, ma umu-oke-ehi, ma ebulu, ma umu-aturu, iji churu Chineke nke elu-igwe àjà-nsure-ọku, ma ọka wheat, ma nnú, ma manya-vine, ma manu, dika okwu-ọnu ndi-nchu-àjà si di, bú ndi nọ na Jerusalem, ka ewere ya nye ha kwa-ubọchi nēmehiegh:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 6

Echiche Ezra 6:9 na onodu