Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 6:18 Bible Nso (IGBOB)

Ha we guzo ndi-nchu-àjà nime nkewa-ha, na ndi Livai n'òkè-ha, bayere òfùfè Chineke, nke di na Jerusalem; dika edere ya n'akwukwọ Moses.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 6

Echiche Ezra 6:18 na onodu