Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 3:9 Bible Nso (IGBOB)

Jeshua we guzo, ya na umu-ya ndikom na umu-nne-ya, na Kadmiel na umu-ya ndikom, bú umu Juda, dika otù onye, ibu ndi-isi nke ndi nēje ozi ahu n'ulo Chineke: umu-ndikom Henadad na umu-ha ndikom ṅa umu-nne-ha, bú ndi Livai.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 3

Echiche Ezra 3:9 na onodu