Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 3:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ndi nēwu ulo tọrọ ntọ-ala ulo no, uku Jehova, ha we guzo ndi-nchu-àjà n'uwe-ha chiri opì, na ndi Livai, bú umu Esaf, chiri ájà, ito Jehova, dika ukpuru Devid, bú eze Israel, si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 3

Echiche Ezra 3:10 na onodu