Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 10:9 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom nile nke Juda na Benjamin we chikọta onwe-ha na Jerusalem n'ubọchi atọ; nke ahu bu ọnwa nke-iteghete, n'ubọchi nke-orú n'ọnwa ahu: ndi ahu nile we nọdu n'amá ulo Chineke, nāma jijiji n'ihi okwu a, na site n'oké miri-ozuzo nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:9 na onodu