Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 10:8 Bible Nso (IGBOB)

ka ewezuga kwa àkù-ya nile ibibi ya, kewapu kwa onye ahu na nkpọkọta ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ, bú onye ọ bula nke nābiaghi n'ubọchi atọ, dika ndum-ọdu ndi-isi na ndi-okenye si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:8 na onodu