Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 10:6 Bible Nso (IGBOB)

Ezra we si n'iru ulo Chineke bilie, jerue ime-ulo Jehohanan nwa Elaiashib: o we je n'ebe ahu, ma o righi nri, ọ ṅughi kwa miri: n'ihi na o nēru újú n'ihi nmekpu nke ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:6 na onodu