Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 10:39-44 Bible Nso (IGBOB)

39. na Shelemaia, na Netan, na Adaia;

40. na Maknadebai, na Shashai, na Sharai;

41. na Azarel, na Shelemaia, na Shemaria;

42. na Shalum, na Amaraia, na Josef.

43. N'etiti umu Nebo; Jeiel, na Matitaia, na Zabad, na Zebina, na Ido, na Joel, na Benaia.

44. Ndia nile alutawo ndinyom ala ọzọ na nwunye: ufọdu nime ha nwe-kwa-ra ndinyom ndi ha siri n'aka ha mu umu-ndikom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10