Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 10:16 Bible Nso (IGBOB)

Umu nke ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ we me otú a. Ewe kewapu Ezra, bú onye-nchu-àjà, na ndikom ọzọ, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, ha nile n'aha-ha kwa; ha we nọdu n'ubọchi mbu nke ọnwa nke-iri ka ha we jua ajuju okwu a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:16 na onodu