Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 10:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a nyenu Jehova, bú Chineke nke nna-unu-hà, ekele, me kwa ihe nātọ Ya utọ: kewaputa-kwa-nu onwe-unu n'aru ndi di iche iche nke ala nka, na n'aru ndinyom ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:11 na onodu