Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 9:10-11 Bible Nso (IGBOB)

10. Ma Mu onwem kwa, anyam agaghi-enwe ebere, M'gaghi-enwe kwa ọmiko, uzọ-ha ka M'gētiyekwasi n'isi-ha.

11. Ma, le, nwoke ahu nke yiri uwe ọcha, nke nwere mpi ink n'úkwù-ya, nēweghachi okwu, si, Emewom dika I nyerem iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 9