Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 7:26 Bible Nso (IGBOB)

Nbibi gēsochi nbibi bia, akukọ gānọchi kwa akukọ; ha gāchọ kwa ọhù n'aka onye-amuma; ma iwu gālanari onye-nchu-àjà n'iyì, ndum-ọdu gālanari kwa ndi-okenye n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 7

Echiche Ezikiel 7:26 na onodu