Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 5:17 Bible Nso (IGBOB)

M'gēzikwasi kwa unu oké unwu na ajọ anu-ọhia, ha gāb͕aba kwa unu aka nwa; ajọ ọria nēfe efe na ọbara gāgabiga kwa n'etiti gi; ọ bu kwa mma-agha ka M'gēme ka ọ biakwasi gi: Mu onwem, bú Jehova, ekwuwo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 5

Echiche Ezikiel 5:17 na onodu