Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 5:11 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka, Mu onwem nādi ndu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), n'ihi na ebe nsọm ka i meruworo n'ihe-gi nile nke jọb͕uru onwe-ha, na n'ihe-árú-gi nile, n'ihi ya Mu onwem aghaghi kwa ibilata gi; anyam agaghi-eme kwa ebere; ọzọ kwa, Mu onwem agaghi-enwe ọmiko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 5

Echiche Ezikiel 5:11 na onodu