Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 48:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma nnù ami iri-na-abua na ọgu iri nke fọduru n'obosara-ya, n'iru orú nnù uzọ atọ na nnù abua na ọgu iri ahu, ihe nādighi nsọ ka ọ gābu, ọ gādiri obodo Jerusalem, ibu ebe-obibi na ibu ebe-ita-nri: obodo gādi kwa n'etiti ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 48

Echiche Ezikiel 48:15 na onodu