Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 47:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, na anu nile ọ bula nke nwere nkpuru-obi di ndu gādi ndu, bú nke nēnuputa enuputa, n'ebe ọ bula osimiri abua ndia gērute; azù nke bara uba nke-uku gādi kwa: n'ihi na miri ndia eruwo n'ebe ahu, ewe gwọ miri nke oké osimiri ahu, ihe nile ọ bula gādi kwa ndu n'ebe osimiri ahu gērute.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 47

Echiche Ezikiel 47:9 na onodu