Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 47:22 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, na unu gēme ka ọ dayere unu n'ihe-nketa, ka ọ daye-kwa-ra ndi-ọbìa ndi nọ dika ọbìa n'etiti unu, ndi muworo umu n'etiti unu: ha gādi kwa unu dika ndi amuru n'ala n'etiti umu Israel; ha gēso unu dabà n'ihe-nketa n'etiti ebo nile nke Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 47

Echiche Ezikiel 47:22 na onodu