Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 45:17 Bible Nso (IGBOB)

Ọlu nke onye-isi ka ọ gābu kwa inye àjà-nsure-ọku nile, na onyinye-inata-iru-ọma, na àjà-ihe-ọṅuṅu, n'ememe nile, na n'ọnwa ọhu nile, na n'ubọchi-izu-ike nile, nime mb͕e nile akara àkà nke ulo Israel: ya onwe-ya gēdozi àjà-nmehie, na onyinye-inata-iru-ọma, na àjà-nsure-ọku, na àjà-udo nile, ikpuchiri ulo Israel nmehie-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 45

Echiche Ezikiel 45:17 na onodu