Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 44:7 Bible Nso (IGBOB)

ebe unu meworo ka ndi ala ọzọ bata, bú ndi anēbighi úgwù n'obi anēbighi kwa úgwù n'anu-aru, inọ n'ebe nsọm, ime ka ọ ghara idi nsọ, bú ulom, mb͕e unu nēweta nrim nso, bú abuba na ọbara, ha we mebie ọb͕ub͕a-ndum, tiyere ihe-árú nile unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 44

Echiche Ezikiel 44:7 na onodu