Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 44:5 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we sim, Nwa nke madu, tukwasi obi-gi, were anya-gi abua hu, were nti-gi abua nu ihe ahu nile nke Mu onwem nāgwa gi bayere ukpuru nile nke ulo Jehova, baye-kwa-ra iwu-ya nile; tukwasi kwa obi-gi na nbata ulo a, ya na ọpupu nile nke ebe nsọ a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 44

Echiche Ezikiel 44:5 na onodu