Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 44:4 Bible Nso (IGBOB)

O we me ka m'bia n'uzọ nke ọnu-uzọ-ama nke Ugwu n'iru ulo ahu; m'we hu, ma le, ebube Jehova juputara ulo Jehova: m'we da kpuchie irum n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 44

Echiche Ezikiel 44:4 na onodu