Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 44:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma ha gābu ndi nēje ozi n'ebe nsọm, ndi-nlekọta n'ọnu-uzọ-ama nile nke ulo nkem, nēje kwa ozi n'ulo ahu: ha onwe-ha gēb͕uru ndim anu àjà-nsure-ọku-ha na nke àjà ọzọ ha, ha onwe-ha gēguzo kwa n'iru ha ijere ha ozi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 44

Echiche Ezikiel 44:11 na onodu