Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 42:14 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ndi-nchu-àjà nābà nime, ha agaghi-esi kwa n'ebe nsọ ahu puta n'ogige di n'èzí, kama n'ebe ahu ka ha gāwusa uwe-ha nke ha ji eje ozi; n'ihi na ihe nsọ ka ha bu: ha ewe yiri uwe ọzọ we biarue ihe diri ndi-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 42

Echiche Ezikiel 42:14 na onodu