Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 41:15 Bible Nso (IGBOB)

Ọ tù-kwa-ra ogologo nke ulo ahu anēwu ewu n'iru ebe ahu ekewapuru ekewapu nke di n'azu ya, na ulo-njeghari-ya n'otù akuku na n'akuku nke-ọzọ, ọgu cubit ise; na ulo uku Chineke nke ime-ime, na uzọ-nbata nile nke ogige ahu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 41

Echiche Ezikiel 41:15 na onodu