Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 41:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọnu-uzọ nke ulo ntà nke akuku chere iru n'ebe ahu fọduru, otù ọnu-uzọ n'uzọ nke Ugwu, na otù ọnu-uzọ n'akuku Ndida: obosara nke ebe ahu nke fọduru di kwa cubit ise buruburu n'akuku nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 41

Echiche Ezikiel 41:11 na onodu