Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 40:48 Bible Nso (IGBOB)

O we me ka m'biarue uzọ-nbata nke ulo ahu, o we tùa akuku-ọnu-uzọ nke uzọ-nbata ahu, cubit ise n'otù akuku, cubit ise n'akuku nke-ọzọ: obosara ọnu-uzọ-ama di kwa cubit atọ n'otù akuku, cubit atọ n'akuku nke-ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:48 na onodu