Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 40:40 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ, n'otù akuku n'èzí, ebe madu nārigoru oghere nke ọnu-uzọ-ama n'akuku Ugwu, ka table abua di; ọ bu kwa n'akuku ọzọ, nke diri uzọ-nbata nke ọnu-uzọ-ama, ka table abua di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:40 na onodu