Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 40:33 Bible Nso (IGBOB)

na ime-ulo-ya nile, na akuku-ọnu-uzọ-ya abua, na ulo-nbata-ya nile, dika ọtùtù ndia si di: window di-kwa-ra ya, di-kwa-ra ulo-nbata-ya nile buruburu n'akuku nile: ogologo-ya di ọgu cubit abua na iri, obosara-ya di kwa orú cubit na ise.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:33 na onodu