Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 40:22 Bible Nso (IGBOB)

Window-ya nile na ulo-nbata-ya nile na nkwu-ya nile di kwa ka ọtùtù nke ọnu-uzọ-ama ahu nke nēche iru n'uzọ Iru-anyanwu; ọ bu kwa ihe-nrigo nke nwere nzọ-ukwu asa ka ha ji arigo nime ya; ulo-nbata-ya nile di kwa n'iru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:22 na onodu