Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 38:8 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ọtutu ubọchi gasiri agēleta gi: n'ikpe-azu nke arọ ndia ka i gābà n'ala nke emeworo ka o si na mma-agha lata, nke achikọputaworo n'ọtutu ndi di iche iche, n'elu ugwu nile nke Israel, nke ghọworo nkpọnkpọ ebe mb͕e nile: ma emewo ala ahu ka o si n'etiti ndi di iche iche puta, ha gēbi kwa na ntukwasi-obi, ha nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 38

Echiche Ezikiel 38:8 na onodu