Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 38:4 Bible Nso (IGBOB)

M'gēchighari gi, tiye nb͕a-aka-imi n'àb͕à-gi abua, me ka i puta, gi na usu-ndi-agha-gi nile, ma inyinya ma ndi-inyinya, ndi yiri uwe mab͕uru onwe-ya, ha nile, ọ bu nkpọkọta madu bara uba chiri ọta uku na ọta, ndi nējide mma-agha, ha nile:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 38

Echiche Ezikiel 38:4 na onodu