Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 38:17 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ọ̀ bu gi onwe-gi bu onye ahu nke M'kwuru okwu bayere ya na mb͕e ochie site n'aka ndi-orùm, bú ndi-amuma Israel, ndi nēbu amuma n'ubọchi ahu ọtutu arọ, si, na M'gēme ka i biakwasi ha?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 38

Echiche Ezikiel 38:17 na onodu