Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 38:15 Bible Nso (IGBOB)

I gēsi kwa n'ebe-gi, n'akuku nile nke Ugwu dikarisiri anya, bia, gi onwe-gi, na ọtutu ndi di iche iche so gi, ndi nānọkwasi inyinya ka ha nile bu, ha bu nkpọkọta madu di uku na usu-ndi-agha bara uba:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 38

Echiche Ezikiel 38:15 na onodu