Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 37:26 Bible Nso (IGBOB)

Mu na ha gāb͕a kwa ọb͕ub͕a-ndu udo: ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi ka ọ gābu n'ebe ha nọ: M'gēdo kwa ha, me ka ha ba uba, M'gētiye kwa ebe nsọm n'etiti ha rue mb͕e ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 37

Echiche Ezikiel 37:26 na onodu