Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 37:23 Bible Nso (IGBOB)

ha agaghi-eji kwa arusi nile ha, ma-ọbu ihe-árú nile ha, ma-ọbu njehie nile ha, meru onwe-ha ọzọ: kama M'gāzọputa ha n'ebe-obibi nile ha, ebe ha mehieworo, M'gēme kwa ka ha di ọcha: ha ewe ghọrọm otù ndi, Mu onwem gābu-kwa-ra ha Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 37

Echiche Ezikiel 37:23 na onodu